American Based Nigerian Gospel Music Singer, Joy Okeke has just released the video to this beautiful tune which she titled Amara chukwu off her Album titled: Anointed Joyful Praise, produced and mixed by one of Nigeria’s Finest Gospel producers, Emeka Mobrass.

Advertisements

This song Amara Chukwu Speaks of God’s kindness, love and our existence is only by the grace of God and not by our own strength.

This song is just what you need at every time of the day to cheer your mood up.

Advertisements

Enjoy it and Thank Me Later

Download Here

You can also watch the Visuals of this great tune below.

Here is the lyrics to help you sing along….

Lyrics of Amara Chukwu by Joy Okeke
Intro
Ewezuga Chineke, Onye kam jara Ibu n’ elu uwa.
Ile anya n’ ndu m, I ga ahuta n’ Amara Chineke bara uba

Amara Chineke na amuke Zi na ebe nile na ndu m
Ana m ayio Ka Amara baa uba na ezi na ulo go(Amen)

Chorus:
Amara Chukwu juru mu aru o
Ngozi Chukwu juru mu aru o
Amara Chukwu juru mu aru o.. Ya kam ji n’ eme ngala

Amara Chukwu juru mu aru o
Ngozi Chukwu juru mu aru o
Amara Chukwu juru mu aru o.. Ya kam ji n’ eme ngala

Chorus leader: Amara ya o
Backup: Amara Chukwu juru mu aru o
Chorus leader: ojuru mu aru o
Backup: Ngozi Chukwu juru mu aru o
Chorus Leader: ojuru mu aru bara abara
Backup: Amara Chukwu juru mu aru
Leader: Na ezia nke oma
Backup: ya kam ji na eme ngala….

Leader: Amara Chukwu
Backup: Amara Chukwu juru mu aru o
Leader: Amara Onye m ji eme onu o
Backup: Ngozi Chukwu juru mu aru o
Leader: Amara Onye nwe m ji Aba nba e
Backup: Amara Chukwu juru mu aru o
Leader: na ezia na ezia…
Backup: ya kam ji na eme ngala…

Verse 1:
Amara Amara, Amara Chukwu
Na ezia Ngozi Chukwu nna
Ojuru ejuru, bara abara na ebe m no… Ya kam ji na eme ngala

Amara Chukwu na adi mu nma{na Obi}
Ona eme mu Obi bori bori
Bori bori.. Bori Bori 4×
Ona eme mu Obi bori bori
Ebube Chukwu na ede na ndu mu o….
Ona ede na Uwa nile
Amarachukwu na eluwa… Ihe nile si na Amara gi o [osi na Amara gi o]

Chorus…..

Verse 2:
Amara Chineke
Amara m ji eme ngala
Amara m ji anya isi
Amara m ji ami nwa
Chineke biko mee Ka Amara gia baa Aba na ndu m.
Ka obawanye na ndu m, Chineke Di ndu. Nara ekele na aha Jesus… AMEN!

Ile anya na aru m nile, ihe iga ahu by so ngozi [Ngozi Chukwu]
Ile anya na aka nri mu oooo…
Ihe iga ahu bu so Amara Chukwu [Amara Chukwu ee]
Ilekwue mu anya na aka ekpe… Ebube Chukwu na ede ooo… [Ona ede ye ye ye]
Ile anya iru mu ooo… Ihe iga ahu bu so Ngozi.[nNgozi Ngozi ee]
Ngozi Ngozi Ngozi 5×
Ngozi Chukwu juru ebe nile

Gozie ee muoo…. Gozie ee muoo….
Wu sa anyi Amara gi o

Chorus…..

Bridge: for it is by God’s grace that you have been safe through faith.
It is not the result of your own efforts but God’s grace so that no one can boast about it.
Let us have confidence then and approach God’s throne where there is grace
There we will receive mercy and find Grace to help us when we need it. Amen [amen]

Verse 3:
Amara juru na ime uwa….
Amara Chukwu Ka ha bu oooo….
Ebube Chukwu na ede na ndu mu o…
Ona na ede na Uwa nile. Amara Chukwu na Edu mu ije le…. Ona Edu mu ije were were….
Chineke na idi uto oooo
Bia nye anyi Amara gi o…

Onye ukwu na ogba aha..
Amara gi a di Kwa ike o
Ya mere m jiri ji de sia ya ike Onye oma… We’re ya na eme ngala
Onye oma, Onye oma Onye oma o…. Nye anyi o Amara gi o…

Chorus…..
Till Fade

Advertisements

By Kisha

Henry Treasure Generally Addressed As Kisha is a Young Nigerian Entrepreneur, Humanist, Content Creator, Blogger & CEO of WWW.AMIBOISLAND.COM As Much as i love my simplicity, i also Eat & Dine With Controversy. My personality Is Quite a Unique One, Isn't it? Lol!

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Advertisements